Okwu nke Ụbọchị

Okwu nke Ụbọchị
October 5, 2026

65-0718E Nri Ime Mmụọ n’oge kwesịrị ekwesị

Ị na-asị, “Gịnị mere Ozi ahụ anaghị apụta n’ebe ndị a buru ibu, nnukwu agha ndị a, dịka n’etiti ndị otu okpukpe?”

Ọ bụghị nri ha. Ọ bụghị ụka, dịka a na-akpọ, Nri. Ọ bụ Nri Nwunye. Ọ bụ Nri ime mmụọ n’oge. Ọ ga-eme ka ha rịa ọrịa n’afọ ha. Ọ bara ụba karịa ha. Hụ? Hụ? Gị—gị—ị gaghị emeli ya. Ma, maka ụmụaka, Ọ bụ Achịcha, Ọ bụ Ndụ, Ọ bụ Jizọs Kraịst otu ihe ahụ ụnyaahụ, taa, na ruo mgbe ebighị ebi.

Achịcha Kwa Ụbọchị

Jizọs sịrị ha, Bịa rie nri.
Jọn 21:12

An Independent Church of the WORD,