Okwu nke Ụbọchị

Okwu nke Ụbọchị
August 17, 2026

Amamihe megide Okwukwe 62-0401

“Na mbụ ka Okwu ahụ dị, Okwu ahụ na Chineke nọkwa, Okwu ahụ bụkwa Chineke. Okwu ahụ wee bụrụ anụ ahụ.” E gosipụtara echiche Chineke n’ime ahụ mmadụ, “Mee anụ ahụ, biri n’etiti anyị.” Ị nọ ebe ahụ.

Ugbu a, ọ bụrụ na ị nwere Ndụ Ebighị Ebi taa, ị nọ n’ime Chineke. Site na Chineke dị n’ime gị, ị bụ echiche Chineke gosipụtara. Lee! Mgbe ahụ, egela ntị n’echiche ọ bụla, ka e wee ghara iwere okpueze gị, nye onye ọzọ. Ekwela ka echiche ọ bụla, ma ọlị. Naanị kwere ihe Chineke kwuru bụ Eziokwu, ma nọgide na ya.

Echiche, site n’amamihe, na-agbalị ime ka Okwu ahụ kwuo ihe Ọ naghị ekwu.

Achịcha Kwa Ụbọchị
… anyị anụwo ya n’onwe anyị, marakwa na nke a bụ n’ezie Kraịst, Onye Nzọpụta nke ụwa.
Jọn 4:42

An Independent Church of the WORD,