Okwu nke Ụbọchị

Okwu nke Ụbọchị
April 23, 2026

Ọchịchị 65-1207

Ị nwere nhọrọ nke omume. Otu ị si akpa àgwà, nke ahụ dịịrị gị.

Ị nwere nhọrọ nke nwunye. Ị pua i luta nwunye.. Ị chọrọ ịlụ nwunye, ịchọrọ iburu nke dabara na nke gị…ihe ịchọrọ ka ị…hazie ụlọ gị n’ọdịnihu. Ị nwere ike iche n’echiche nwoke, nwoke Kraịst, na-apụ ma na-akpọrọ otu n’ime ndị Rickettas nke oge a maka nwunye? Huh? Ị nwere ike iche n’echiche? Gịnị ka nwoke ahụ na-eche? kedu Ụdị ụlọ ọ ga-enwe ma ọ bụrụ na ọṅụ ọ gbaa ọtọ , akpụ si n’okporo ámá, akwụna.? “Oh,” ị na-asị, “ugbu a, chere obere oge.” Kedu ka o si eyi uwe? I hụru? I hụru? Yiri uwe mkpụmkpụ na ihe, ọ bụ akwụna n’okporo ámá. “Oh,” ị na-asị, “ugbu a, Nwanna Branham!” Oh, uwe mwụda ndị a dị mkpụmkpụ, dị ka à ga-asị na a wụnyere gi n’ime ya , akwuna n’okporo ámá.

Jizọs kwuru, sị, “Onye ọ bụla lere nwanyị anya ka agụụ ya wee gụọ ya , ọ kwasowo ya iko n’obi ya.” Mgbe ahụ, ọ ga-aza ajụjụ maka nke ahụ. Gịnịkwa ka o mere? O gosipụtara onwe ya. Ònye mere ihe ọjọọ? Chee echiche banyere ya.

Achịcha Kwa Ụbọchị
…ndị na-eme ihe ndị dị otú a agaghị eketa alaeze Chineke.
Ndị Galeshia 5:21″

An Independent Church of the WORD,