Easter 2026

Ezigbo ụmụ amaala ibe na ala-eze

Easter a kwere nkwa I bu Easter kacha ukwu Amarya enweela. Anyị anọwo ọdụ na iru okpara ya, Cha acha, na amata onye anyị bụ. Ozuzu oke Jisos Kraist na egosiputa okwu ya n’ime anyi. Olu ya , na eti nmkpu Ugo na Ugo, na akpo anyi na oriri agbama akwukwo anyi.

Aro obula na oge Amarya na ano noke atumanya na mmechi izu Easter na abia. Oge o ga eji jiko anyi onu na gburugburu uwa N’ubọchi ano zuru oke, na akporo ya isi ala, na ekele ya, na eto ya otito nihi na o biliwo na Kwa biri n’ime anyi. Di na nwuye na aburu otu.

O na enye anyi oghere Puru iche iji kpochie ihe nke uwaa nile no na akuku anyi we nooro ayi Naya. Na enweghi ndopu Uche nke uwaa, ka anyi na ya na eke uwaa nke anyi. Kpochie uzo nile, gbanyoo igwe okwu nile nakwa ihe obula ga adopu Uche anyị na ebe Ono.

Aguu na agukaricha onye obula n’ime anyi buka anyị no kute ya nso. Anyi choro I bi ndu edoro nsọ maka ya , in noo na uche zuru oke ya oge nile. I di nkwado maka obibia ya. Onweghi ihe di na uwa, na ndu anyi, di oke nkpa karịa nke a.

Onye la anyi oge pụrụ iche anyi na ya ga eji noko, kwuo okwu ma Chee maka ya. I bata na ihu ya ma meghere ya obi anyị. O GA ABU MGBANWE NDU NYE AMARYA!

O mara na o ga e si Ike ka ufodu unu na umu unu na ezi n’ulo, na Kwa ihe ndi ozo anyi nwere anyị ga eme, mana o buru na anyị e were ọ bụla ntakiri oge nke na enweghi ihe anyị na eme were gwa ya okwu, noo kwute ya nso, meghere ya mkpuru obi anyị, a ga enwe ngbanwe na ije anyị n’ime ya na anyị agaghi adikwa ka anyị di mbu.

Etu osi me na ụbọchị nke Moses ngbe o kpoputara umu ya na ulo ha, e tela obara, ha were na akwado onwe ha maka njem ha; etua ka mmechi, izu Easter Puru iche o kwadoro, ga diri onye obula n’ime anyi.

THURSDAY

O bu na abali Thursday ka Onye nwe anyị Jesus na umuazu ya riri nri nke ikpeazu, iji cheta ememme ngabiga tupu umu Israel ebido njem ha.kedu udi oghere a diri anyị ka anyi na onye nwe anyi kwu korita okwu na ulo anyị, tupu mmechi izu nso a, rio ya ngbahara maka njo anyị, na Kwa i nye anyị ihe di anyi nkpa na njem anyi.

Nna anyị nke bi na eluigwe, anyị na ekele gi na ihe a, oghere uzo iji gbakota onu,na akuku ebe Ebighi-ebi. Anyị na Kwa ele anya na ututu a maka mmeghari ohuru nke ike ka osi na aka gi bia, I nye anyị obi Ike Maka njem a di na ihu. Anyị agbakotala dika umu Hebrew si we mee na uzu ututu, I were mana nke I wetere ha na abali, o ji kwadoo ha na ụbọchị na abia. Anyị gbakoro maka nri nke Nmuo, na ututu a, I nye anyị Ike maka njem a.

Ka anyị bido na6:00P.M na elekere anyị I nu Communion 62-0204 na onye amuma ga kpoba anyị n’ime Communion Puru iche na isa ukwu na ngwụcha teepu.

FRIDAY

Ka anyị ga na ekpere anyị na ezi n’ulo anyị na 9:00AM emecha Kwa ozo , na anabata onye nwe anyị ka ononyere anyi were Nmuo Nso ya meju ulo anyị ka anyi na enye ya onwe anyị.

Ka Uche anyị laghachi azu na ụbọchị ahu na Calvary , ihe dika aro 2000 gara aga, ma hu onye Nzoputa anyi ka oku na elu osisi cross. Ka anyi cheta oke ugwo okwuru maka anyị. O bu okpara Chineke na e nweghi njo, mana o tara ahuhu na enweghi onye nwere Ike ita udi ahuhu a, maka na njo anyị nile e tukwasiri ya.

O zigara ya oku ala Nmuo maa ya ikpe (I huru ya?), Maka na o buru njo anyị. Ma Christ nwuru, na adighi ocha; Christ nwuru onye mmehie. I huru ? Christ e meghi njo na onwe ya, mana o were njo anyị na onwe ya.

Ya bu na oge 12:30PM, ka anyị no kota onu na ezi na ulo anyị I nu 57-0419 Izu okè

Emecha anyi ezu kotakwa onu na ekpere ozugbo emechara ñgbako uka , na ncheta mkpọgidere n’obe nke Onyenwe anyị.

SATURDAY

, ka anyị no kota onu na ekpere na elekere 9:00AM, were kwado obi anyị Maka ihe ukwu oga eme na etiti anyị.

A nam anu ka o na ekwu, ” ekwensu, bia ebe a!” O bu onye isi ugbua. Were rutute ala, doputa igodo onwu na oku ala Nmuo na akuku ya,tinye ya na akuku onwe ya.” A na m eme ka I mara. O tela i na etu onu .A bu m okpara Chineke di ndu agbọghọ na-amaghị nwoke – mụrụ .Obara mu ka dị mmiri n’obe,akwu ola ugwo nile! I nweghi ikike ozo. A gbala gi oto. Nye m igodo ndi ahu.

Ya bu na oge 12:30PM, anyị ga agbakota onu I nu okwu a 57-0420 Ili ozo.

Kedu udi ụbọchị Puru iche o ga aburu ndi nwunye ya gburugburu uwa nile.

Emecha anyi ezu kotakwa onu na ekpere ozugbo emechara ñgbako uka .

SUNDAY

Nke mbu ka anyị gbauzo bilie dika nwanne anyi nwoke Branham mere na ututu mgbe nwatakiri enyi ya, Robin, kpotere ya na ura na elekere 5:00AM. Ka anyị kele onye nwe anyị kpoliri Jesus na onwu

Na elekere ise na ututu a, nwatakiri enyi m nwere ara na acha Obara Obara fekute na window were kpote m na ura. O dika ntakiri obi ya ga etiwa, na asi” o bilie la.

Na elekere 9:30AM, anyị ga agbakota onu I nu ozi nke Easter:65-0418M O bu Mbilite Anyanwu.

Na elekere 12:00PM anyị ga ewelie olu anyi na ikele ya ekele na Ike Mbilite na onwu

Na elekere 3:00PM, ka anyị ji konu na ekpere, na ekele ya NA MMECHI IZU MAGBURU ONWE YA ONYERE ANYỊ NAKWA NWUYE YA GBURUGBURU UWA

Na umunne m nwoke na umunne m nwanyi ndị ofe mmiri, dika aro gara aga, aga m acho I kpọrọ gi òkù ka anyị na gi jikoo onu na oge Jeffersonville, na oge ekpere nile ndị a. A choputara mu na i kpo teepu ụbọchị Thursday, Friday na Kwa na ehihie satodee ga ara ọtụtụ n’ime unu ahu, ya mere Mee etu osi masi gi kpo teepu ndị a na oge masiri gi. Mana m ga acho ka anyị nile jikoo onu na ụbọchị uka na elekere 9:30AM., Oge nke Jeffersonville i nu kota ozi ụbọchị uka onu.

A ga m acho kwa I kpọ unu na umu unu òkù ka unu soro na olu creation, akwụkwọ akụkọ, uzommeputa nke ga eme ezi na ulo gi nile nwe obi uto. Anyị mara na o ga adi gi nma maka na ha nile so na OkWU nke a anyi na anu na mmechi izu a .

Maka ihe ndi aga eme na mmechi izu a, Lee link no na okpuru ka I nweta information.

Ka anyị gbanyu phone anyi Maka mmechi izu Easter nani ma anyị achoro ise photo, I nu okwu nke ụbọchị taa, na ikpoo teepu na table app, lifeline app or download link

ọ bu ihe oke nsọpuru na ebe m noo I kpọ gi na ezi na ulo gi òkù I gbakota anyi na nwunye ya gburugburu uwa Maka mmechi izu juru na I KPO ISI ALA, I NYE EKELE NA OGWUGWO NSO. Ekwenyere mu na eziokwu o bu mmechi izu ga agbanwe ndu gi ebighi-ebi .

Nwanne anyi nwoke Joseph Branham.